Monday, October 02, 2017

Monday, October 02, 2017
IGBO KWEENU........YA!!!!IGBO KWEENU..........YA!!!!IGBO KWEEZUONU....... ISEE!!!!! Ndi be anyi mmamanu o!, Rie nu!, muo nu!!, zuo nu!!, baa nu !!!..... Iseee!!!Awuchikwanu m ozo taa ka anyi kparita ka esi esi otu nri Igbo ana-akpo UKPO OGEDE. Ukpoogede bu ezigbo nri ndi igbo na-edozi ahu na-atokwa uto eji Oka na ogede esi. Nri a na-amasi m nke ukwuu. Onye kuzurim ka-esi esi ya bu nri via IFTTT

0 comments:

Post a Comment