Friday, July 20, 2018

Friday, July 20, 2018
Igbo kweenu.... Yaa!!!!Igbo kwezuonu..... Iseee!!!  Ndi be anyi mma mma nu. Nke onye chiri ya zere, egbe bere, ugo bere, nke si na ibe ya ama mbe, nku gbajie ya.  Awuchi kwa m ozo taa ka anyi bu ndi igbo kpariata uka . Unu ma na ndi igbo bu ndi oru ugboala. Anyi na-akoputa otutu ihe dika ji, Osikapa, okwuru, ugh, dgz. N'ime ihe Nile a anyi na-akoputa, ji Bu nke ndi igbo ejighi egwu via IFTTT

0 comments:

Post a Comment