Monday, January 22, 2018

Monday, January 22, 2018
Igbo kweenu......ya!!! Ndi be anyi mmama nu. Nke onye chiri ya zere. Anyi abatala nu na afo ohuru 2018. Ekele diri chineke onye nyere anyi ndu ma chebe kwa anyi were dupata anyi na afo a. A ma m na onye obula anata go ebe obi aru oru ma obu azu ahia?  Ndi natara ulo,unu agakwara agba m nkwu na mme mme ndi ozo emegasiri? Okpotukwara akpotu na ebe nile na onwa Desemba. A ma m na ahu via IFTTT

0 comments:

Post a Comment