Tuesday, October 24, 2017

Tuesday, October 24, 2017
IGBO KWENU............YA !!!IGBO KWENU............ YA !!!!IGBO KWEZUONU......... ISEEEE!!!!!  Ndeewo nu ndi oma m ji eme onu. A wuchikwala m ozo ka anyi muo aha umu anumanu ufodu na igbo. O di ezigbote mkpa na nwafo igbo obula kwesiri ima gasi umu ihe ndia.Na etufughi oge,ka anyi koo na ugbo onye anyi biara;1. Guinea fowl - ogazi2. Turkey - Toro Toro/Tolo Tolo3. Duck - via IFTTT

0 comments:

Post a Comment