NTUGHARI
Igbo kweenu.... Yaa!! Igbo kwezuonu.... Isee !!!!! Ndi be anyi ekele kwa m unu, nke onye chiri ya zere, eji m na aka na aru disi onye obula mma? Awuchikwa nu m ozo taa ka Anyi suo asusu anyi bu igbo. Ihe m choro ka anyi kparia taa bu itughari ufodu okwu Oyibo na igbo. Ufodu okwu Oyibo di, mana anyi amaghi ihe a na akpo ya na ugboala. A ga m ede ufodu m na, , dekwaa ufodu mu via IFTTT
0 comments:
Post a Comment