Thursday, June 14, 2018

Thursday, June 14, 2018
Igbo kweenu ... Yaa  Igbo kweenu.... YaaIgbo kwezuonu.... Isee!!!!  Ndi be anyi ekele kwa m unu, nke onye chiri ya zero. O tego kwa aka anyi kparitara uka na asusu Anyi. Isiokwu anyi ji bia taa Bu maka OMU NKWU. E ji m na aka na nwa afo igbo obula ma Ihe bu OMU? O buru na imaghi, OMU Bu igu nkwu akebeghi aka, nya bu nke ka na -aputa aputa . Mgbe mbu, e chekwa m na obu so a na eme via IFTTT

0 comments:

Post a Comment