Thursday, December 14, 2017

Thursday, December 14, 2017
Umunne m daalu kwanu o!.  Ekele m onye obula. Nke onye chiri ya zere. Ekeresimesi ozo erukwala nu,ndi be anyi bi ebe di iche iche,unu a na-anata kwa nu? Ka unu abu ndi ala bu otu ?  Hahahaha!!! Ndi adighi anata, zigakwara ndi be unu ihe (otumadi nne na nna gi) ka obi di ha mma. Ka ekeresimesi a buru nke ga akachasi mma na aha JESUS......ISEE!!!!Ihe obula unu na eme,cheta nu na via IFTTT

0 comments:

Post a Comment