Monday, November 07, 2016

Monday, November 07, 2016
Stella Abiala oooooh---LOL Igbo kweenu......... Ya...Igbo kweenu.............yaIgbo kwezuonu.......... Iseee....Umunne m awuchi kwanu m ozo.Ana m ekele onye obula no ebea,nke onye chiri ya zere.A choro m k'anyi kparita uka maka ILU.Gini bu ilu?Ilu bu mmanu ndi igbo ji eri okwu.Ilu na-eme ka asusu anyi na-ato uto.Odi mkpa na ezi nwafo igbo obula ga-ama atu ilu.Obu ya mere ndi igbo via IFTTT

0 comments:

Post a Comment